Attention
Lyrics
Trenches
Maka chi no pressure
Onaeme
Men m puta men giwa etido
Swag m riputa nkegiwa arikpuo
Ndi imi na achozimu kam efugo
Mana ha mara na mu nwa mba na efo
Odiro m ohere ifugi tidoo
Mana muwa adighi achokwa kporo
Nkemuwa abiago nkegiwa efugo
Odizi ka achuru Aja nwuo n'isi gi o
I am taking off
You saw me at the back now am in the front
I will never stop till I reach to the end of the Top
Zukko knows the point
We can meet but only at the Top
Never gon lie its never easy but we keep on grinding
You don't get the vibes cause you are still there dreaming while I stay up grinding
Kita men Ebubago
Asa na akpozim honey
Mana mua Adirokwa honey
Ihe m na acho bu isi Benji
Maka men m puta men gi etido
Ihe m na acho bu isi Benji
Attention Attention
My money ga enyekwa gi tension
They want to claim am using jazz mana AMARA chukwu bu Ascension
Not retired no pension
Everything am doing don't mention
Going higher with No pressure makachi makachi no pressure
Men m puta men giwa etido
Swag m riputa nkegiwa arikpuo
Ndi imi nachozi mu ka mu efugo
Mana ha mara na mu nwa mba na efo
Odiro m ohere ifugi tidoo
Mana muwa adighi achokwa kporo
Nkemuwa abiago nkegiwa efugo
Odizi ka achuru Aja nwuo na isi gi o
Men m puta men giwa etido
Swag m riputa nkegiwa arikpuo
Ndi imi naacho m ka muwa efugoo
Mana ha mara na mu nwa mba na efo
Odiro m ohere ifugi tidoo
Mana muwa adighi achokwa kporo
Nkemuwa abiago nkegiwa efugo
Odizi ka achuru Aja nwuo na isi gi o
Oburu na Oburo money matter biko akpokwana m adirokwam ready for love
Hapu ife adere na motor banye motor aburo maka ndi po po nime helux
Ife mere nji aga gym on a daily bu kam bute Ike di aro Ike Pentecost
Ya mere nji amu anya midnight and daily kam Mara kama aga afu ihe di n'ime purse
Okporo nkuru kucha choro iticham mana omaro nam aburo nwa mister John
Don't you ever envy my success ife mee on the process is far more bigger than the sun set
That's why am always on my role don't you play my role every dice is meant to be rolled
Why are you trying to block flows when I still deh flow no delay am ready to go
Achona Imechi imara ebe m si bido
Now am collabing akwa unu afugo
Steady bombing kabum ndi boko
Uche gi adikwa ya maka ndi po po
Akwa ima na isi onye ocha gi adago
Men m tinye aru men giwa etido
Née anya na azu ka ifu ndi ogogoro
Ha na achokwa iri anyi nke ahu bu ojoro
Men m puta men giwa etido
Swag m riputa nkegiwa arikpuo
Ndi imi nachozi m ka muwa efugoo
Mana ha mara na mu bu mba na efo
Odiro m ohere ifugi tidoo
Mana muwa adighi achokwa kporo
Nkemuwa abiago nkegiwa efugo
Odizi ka achuru Aja nwuo na isi gi o
Men m puta men giwa etido
Swag m riputa nkegiwa arikpuo
Ndi imi nachozi m ka muwa efugoo
Mana ha mara na mu bu mba na efo
Odiro m ohere ifugi tidoo
Mana muwa adighi achokwa kporo
Nkemuwa abiago nkegiwa efugo
Odizi ka achuru Aja nwuo na isi gi o
Attention Attention
My money ga enyekwa gi tension
They want to claim I'm using jazz mana AMARA chukwu bu my Ascension
Not retired no pension
Everything I'm doing I don't mention
Going higher with No pressure

Writer(s): Silas Kelvin
Copyright(s): Lyrics © DistroKid
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
Attention
Meanings
Be the first!
Post your thoughts on the meaning of "Attention".
End of content
That's all we got for #
What Does Attention Mean?