Atakwana
Atakwana

Tidinz - Atakwana Lyrics

Apr 12, 2022
5
Atakwana Music Video

Atakwana Lyrics

Ngii
Aii
Insane music gang shii
Obodo
O maka Afufu
Atakwana
Nleka Cholo e fu gi
Ekwe kwa na
Owuite na akpo gi 
Aza kwa na
Nke melu emeguo 
Ozo emekwa na
If you look back e nwu akpa nuu
E nwu akpa anu
Focus on the grind nwa ka the Bag na eju
Nwanne okwa ego na enye nwoke moral
Anyi na achu aku na uba ka Ifeanyi Uba
E nwemu obi eji acho ego ka Peter Obi
Balling balling ka mbu Mikel Obi
Ali Baba na akwu ugwo kalia facey
Mana men nuo na Mbaofesie alukwa facey
Stuck in the grind I will never let go o
Until Instagram e tinye logo 2go
Kamnukwa na keke na agba na ime mmili
Nwanne owuite dika owu ebe e si bia
Soso ife ana acho ebe e si bia bu cha
Maka nwata bute ike o bulu Mpa
Adaghi egote Motor by e baa mba
Nwanne e ma bata Barracks maa onye Army Ula
Okwu banye ego ogbanye Ana
Nwoke bute Ike nwanne mkpari ana taah
O maka Afufu
Atakwana
Nleka Cholo e fu gi
Ekwe kwa na
Owuite na akpo gi 
Aza kwa na
Nke melu emeguo 
Ozo emekwa na
If you look back E nwu akpa nu
E nwu akpa anu
Focus on the grind nwa ka the Bag na eju
Ka the Bag na eju
Atakwana
Afufu
Atakwana
Afufu
Afukwana
Afufu
Afukwana
Afufu
Atakwana
Afufu
Atakwa naa
Afufu
Afukwa naa
Afufu
Afukwa naa
Afufu
Asimu my guy tukwa olu maka okwa onye tulu olu bu ife ga atukwa container
Anyi enwelo oge for Bella
Chukwu Yemu BTC kalia e ga enye mu isabella
Focused on nothing but cheddar
I'm getting this paper forever and ever and ever
Secure the bag forever
I can never lose I'm born to win no matter the weather
Ka ebe ana ele Ani anyi aputa ha na atu aka
They dey talk say we living the Dream
Enwe connection ka Sim
Ego melu nwoke ji Di fit ka onye na aga gym
Nwanne anyi bu ya ka edi Nnana ogu
Okwa e ma na ama ji maka mgba Gbuo halu Ogu
Nooo
Light na acho Red I go
Money over conji nwanne that's the way I roll
Wooo
E na awu omo
Egwu sa na mu egwu na cha
Men ga achili gi taaa
Thou shall not play with my cha
Men Di ocha
E na Awu omo
E dighi afu shinny iji na aka
Pay me my money Oga
Unless e cho ka anyi nwe matter
Mmadu ga Awu
O maka Afufu
Atakwana
Nleka cholo e fu gi
Ekwe kwa na
Owuite na akpo gi 
Aza kwa na
Nke melu emeguo 
Ozo emekwa na
If you look back e nwu akpa nu
E nwu akpa anu
Focus on the grind nwa ka the bag na eju
Ka the Bag na eju
Atakwana
Afufu
Atakwana
Afufu
Afukwana
Afufu
Afukwana
Afufu
Atakwana
Afufu
Atakwa naa
Afufu
Afukwa naa
Afufu
Afukwa naa
Afufu

Ngii
Aii
Insane music gang shii
Obodo
O maka Afufu
Atakwana
Nleka Cholo e fu gi
Ekwe kwa na
Owuite na akpo gi 
Aza kwa na
Nke melu emeguo 
Ozo emekwa na
If you look back e nwu akpa nuu
E nwu akpa anu
Focus on the grind nwa ka the Bag na eju
Nwanne okwa ego na enye nwoke moral
Anyi na achu aku na uba ka Ifeanyi Uba
E nwemu obi eji acho ego ka Peter Obi
Balling balling ka mbu Mikel Obi
Ali Baba na akwu ugwo kalia facey
Mana men nuo na Mbaofesie alukwa facey
Stuck in the grind I will never let go o
Until Instagram e tinye logo 2go
Kamnukwa na keke na agba na ime mmili
Nwanne owuite dika owu ebe e si bia
Soso ife ana acho ebe e si bia bu cha
Maka nwata bute ike o bulu Mpa
Adaghi egote Motor by e baa mba
Nwanne e ma bata Barracks maa onye Army Ula
Okwu banye ego ogbanye Ana
Nwoke bute Ike nwanne mkpari ana taah
O maka Afufu
Atakwana
Nleka Cholo e fu gi
Ekwe kwa na
Owuite na akpo gi 
Aza kwa na
Nke melu emeguo 
Ozo emekwa na
If you look back E nwu akpa nu
E nwu akpa anu
Focus on the grind nwa ka the Bag na eju
Ka the Bag na eju
Atakwana
Afufu
Atakwana
Afufu
Afukwana
Afufu
Afukwana
Afufu
Atakwana
Afufu
Atakwa naa
Afufu
Afukwa naa
Afufu
Afukwa naa
Afufu
Asimu my guy tukwa olu maka okwa onye tulu olu bu ife ga atukwa container
Anyi enwelo oge for Bella
Chukwu Yemu BTC kalia e ga enye mu isabella
Focused on nothing but cheddar
I'm getting this paper forever and ever and ever
Secure the bag forever
I can never lose I'm born to win no matter the weather
Ka ebe ana ele Ani anyi aputa ha na atu aka
They dey talk say we living the Dream
Enwe connection ka Sim
Ego melu nwoke ji Di fit ka onye na aga gym
Nwanne anyi bu ya ka edi Nnana ogu
Okwa e ma na ama ji maka mgba Gbuo halu Ogu
Nooo
Light na acho Red I go
Money over conji nwanne that's the way I roll
Wooo
E na awu omo
Egwu sa na mu egwu na cha
Men ga achili gi taaa
Thou shall not play with my cha
Men Di ocha
E na Awu omo
E dighi afu shinny iji na aka
Pay me my money Oga
Unless e cho ka anyi nwe matter
Mmadu ga Awu
O maka Afufu
Atakwana
Nleka cholo e fu gi
Ekwe kwa na
Owuite na akpo gi 
Aza kwa na
Nke melu emeguo 
Ozo emekwa na
If you look back e nwu akpa nu
E nwu akpa anu
Focus on the grind nwa ka the bag na eju
Ka the Bag na eju
Atakwana
Afufu
Atakwana
Afufu
Afukwana
Afufu
Afukwana
Afufu
Atakwana
Afufu
Atakwa naa
Afufu
Afukwa naa
Afufu
Afukwa naa
Afufu

Writer(s): Richard Okonkwo
Copyright(s): Lyrics © DistroKid
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Post your Interpretation

Attach an image to this thought

Drag image here or click to upload image

The Meaning of Atakwana

Be the first!

Post your thoughts on the meaning of "Atakwana".

Lyrics Discussions
Hot Songs
by Rich Amiri

1

47

1

2
Recent Blog Posts